1 Ihe E Mere 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 o ziri Hedoram* nwa ya ozugbo ka ọ gakwuru Eze Devid kelee ya, jaakwa ya ike maka na ọ lụsoro Hadadiza agha, meriekwa ya, (n’ihi na Hadadiza na-agakarị alụso Tou agha). Hedoram wetakwaara Devid ụdị ihe niile e ji ọlaedo, ọlaọcha, na ọla kọpa mee.
10 o ziri Hedoram* nwa ya ozugbo ka ọ gakwuru Eze Devid kelee ya, jaakwa ya ike maka na ọ lụsoro Hadadiza agha, meriekwa ya, (n’ihi na Hadadiza na-agakarị alụso Tou agha). Hedoram wetakwaara Devid ụdị ihe niile e ji ọlaedo, ọlaọcha, na ọla kọpa mee.