1 Ihe E Mere 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 o zipụrụ Hedoram+ nwa ya ozugbo ka ọ gakwuru Eze Devid jụọ ya otú o mere ma jaa ya ike maka na o busoro Hadadiza agha wee gbuo ya, (n’ihi na e nyere Hadadiza ọzụzụ ibuso Tou agha,) o bukwa ụdị ihe niile e ji ọlaedo na ọlaọcha+ na ọla kọpa mee.
10 o zipụrụ Hedoram+ nwa ya ozugbo ka ọ gakwuru Eze Devid jụọ ya otú o mere ma jaa ya ike maka na o busoro Hadadiza agha wee gbuo ya, (n’ihi na e nyere Hadadiza ọzụzụ ibuso Tou agha,) o bukwa ụdị ihe niile e ji ọlaedo na ọlaọcha+ na ọla kọpa mee.