1 Ihe E Mere 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mgbe ndị Siria hụrụ na ndị Izrel emeriela ha, ha ziri ụfọdụ ndị ka ha gaa gwa ndị Siria nọ ná mpaghara Osimiri Yufretis+ ka ha bịa. Shofak,* bụ́ onyeisi ndị agha Hadadiza, dukwa ha gaa.+
16 Mgbe ndị Siria hụrụ na ndị Izrel emeriela ha, ha ziri ụfọdụ ndị ka ha gaa gwa ndị Siria nọ ná mpaghara Osimiri Yufretis+ ka ha bịa. Shofak,* bụ́ onyeisi ndị agha Hadadiza, dukwa ha gaa.+