14 Agbaala m ezigbo mbọ kpakọta otu narị puku (100,000) talent ọlaedo na otu nde (1,000,000) talent ọlaọcha maka ụlọ Jehova. E nweghịkwa ike ịtụ ọla kọpa na ígwè+ m kwakọtara atụ̀ n’ihi na ha karịrị akarị. M nwetakwala ọtụtụ osisi na nkume.+ Ma ị ga-etinyekwu ihe na ha.