-
1 Ihe E Mere 26:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ndị a niile bụ ụmụ Obed-ịdọm. Ha na ụmụ ha na ụmụnne ha bụ ndị nwoke gbasiri ike, ndị rukwara eru ịrụ ọrụ e nyere ha. Ha dị mmadụ iri isii na abụọ si n’ezinụlọ Obed-ịdọm.
-