-
1 Ihe E Mere 26:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Ndị a niile bụ ụmụ Obed-idọm, ha na ụmụ ha na ụmụnne ha, ndị ruru eru ma dị ike ịrụ ọrụ, dị mmadụ iri isii na abụọ bụ́ ndị Obed-idọm nwere.
-