1 Ihe E Mere 26:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 A bịa n’ụmụ Hebrọn,+ Hashabaya na ụmụnne ya, bụ́ ndị nwoke gbasiri ike, ndị dị otu puku mmadụ na narị asaa (1,700), na-elekọta ndị Izrel bi n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan, n’ihe gbasara ọrụ niile a na-arụrụ Jehova nakwa ozi a na-ejere eze.
30 A bịa n’ụmụ Hebrọn,+ Hashabaya na ụmụnne ya, bụ́ ndị nwoke gbasiri ike, ndị dị otu puku mmadụ na narị asaa (1,700), na-elekọta ndị Izrel bi n’ebe ọdịda anyanwụ Osimiri Jọdan, n’ihe gbasara ọrụ niile a na-arụrụ Jehova nakwa ozi a na-ejere eze.