1 Ihe E Mere 26:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ụmụ Hibrọn,+ Hashabaya na ụmụnne ya, bụ́ ndị ikom ruru eru,+ ndị dị otu puku mmadụ na narị asaa, na-elekọta ndị Izrel bi n’ógbè Jọdan, n’ebe ọdịda anyanwụ, n’ihe metụtara ọrụ Jehova dum nakwa ozi a na-ejere eze.
30 N’ụmụ Hibrọn,+ Hashabaya na ụmụnne ya, bụ́ ndị ikom ruru eru,+ ndị dị otu puku mmadụ na narị asaa, na-elekọta ndị Izrel bi n’ógbè Jọdan, n’ebe ọdịda anyanwụ, n’ihe metụtara ọrụ Jehova dum nakwa ozi a na-ejere eze.