-
1 Ihe E Mere 26:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Ụmụnne Jeraịja, ndị gbasiri ike, dị puku mmadụ abụọ na narị asaa (2,700). Ha bụ ndị isi ọnụmara dị iche iche. Eze Devid họpụtakwara ha ka ha na-elekọta ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase, ka ha na-ahụkwa maka okwu ọ bụla gbasara ezi Chineke na okwu ọ bụla gbasara eze.
-