32 Ụmụnne ya, bụ́ ndị ikom ruru eru,+ dị puku mmadụ abụọ na narị asaa, bụ́ ndị isi ọnụmara dị iche iche.+ Devid bụ́ eze wee mee ha ndị na-elekọta ụmụ Ruben na ụmụ Gad na ọkara ebo ụmụ Manase,+ ka ha na-ahụ maka okwu ọ bụla metụtara ezi Chineke na okwu+ metụtara eze.