1 Ihe E Mere 27:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onyeisi nke asaa bụ Hilez+ onye Pelọnaịt si n’ebo Ifrem. E kenyere ya ije ozi n’ọnwa nke asaa. Puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000) nọkwa n’ìgwè ya.
10 Onyeisi nke asaa bụ Hilez+ onye Pelọnaịt si n’ebo Ifrem. E kenyere ya ije ozi n’ọnwa nke asaa. Puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000) nọkwa n’ìgwè ya.