1 Ihe E Mere 27:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye nke asaa, nke nwe ọnwa nke asaa, bụ Hilez+ onye Pelọnaịt,+ bụ́ onye si n’ebo Ifrem, e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
10 Onye nke asaa, nke nwe ọnwa nke asaa, bụ Hilez+ onye Pelọnaịt,+ bụ́ onye si n’ebo Ifrem, e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.