4 Ma, ọ bụ mụnwa ka Jehova bụ́ Chineke Izrel họọrọ n’ezinụlọ nna m ka m bụrụ eze Izrel ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ họọrọ Juda ka ọ bụrụ onye ndú,+ sikwa n’ụlọ Juda họrọ ezinụlọ nna m.+ A bịakwa ná ndị nna m mụrụ, ọ masịrị Chineke ka ọ bụrụ m ka a ga-echi eze Izrel niile.+