2 Ihe E Mere 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Haịram+ ziri ndị na-ejere ya ozi, ha ezitere Solomọn ndị bụ́ aka ochie n’ịkwọ ụgbọ mmiri nakwa ụgbọ mmiri ndị ha ga na-akwọ. Ha na ndị na-ejere Eze Solomọn+ ozi gara Ofa+ butere ya narị talent* ọlaedo anọ na iri ise (450).+
18 Haịram+ ziri ndị na-ejere ya ozi, ha ezitere Solomọn ndị bụ́ aka ochie n’ịkwọ ụgbọ mmiri nakwa ụgbọ mmiri ndị ha ga na-akwọ. Ha na ndị na-ejere Eze Solomọn+ ozi gara Ofa+ butere ya narị talent* ọlaedo anọ na iri ise (450).+