2 Ihe E Mere 20:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehoshafat na ndị ya gbakwara izu. Mgbe ha gbachara, ọ họpụtara ndị ga-abụku Jehova abụ.+ Ha ga-eyi uwe mara mma nke dị nsọ na-aga n’ihu ndị agha, na-eto Chineke, na-asị: “Keleenụ Jehova, n’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:21 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 20
21 Jehoshafat na ndị ya gbakwara izu. Mgbe ha gbachara, ọ họpụtara ndị ga-abụku Jehova abụ.+ Ha ga-eyi uwe mara mma nke dị nsọ na-aga n’ihu ndị agha, na-eto Chineke, na-asị: “Keleenụ Jehova, n’ihi na ịhụnanya ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+