2 Ihe E Mere 20:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya na ndị ya gbakwara izu,+ o wee mee ka e nwee ndị ga na-abụku Jehova abụ+ na ndị yi uwe mara mma nke dị nsọ+ wee na-enye otuto+ mgbe ha na-aga n’ihu ndị agha+ ahụ, na-asị: “Nyenụ Jehova otuto,+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:21 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 20
21 Ya na ndị ya gbakwara izu,+ o wee mee ka e nwee ndị ga na-abụku Jehova abụ+ na ndị yi uwe mara mma nke dị nsọ+ wee na-enye otuto+ mgbe ha na-aga n’ihu ndị agha+ ahụ, na-asị: “Nyenụ Jehova otuto,+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+