1 Ihe E Mere 16:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Nyenụ Jehova otuto kwesịrị aha ya,+Burunụ onyinye bata n’ihu ya.+Yirinụ uwe mara mma nke dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala.+ Abụ Ọma 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nyenụ Jehova otuto kwesịrị aha ya.+Yirinụ uwe mara mma nke dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala.+ Abụ Ọma 96:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Yirinụ uwe mara mma nke dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala;+Tụọnụ egwu ya nke ukwuu*, unu ndị niile bi n’ụwa.+
29 Nyenụ Jehova otuto kwesịrị aha ya,+Burunụ onyinye bata n’ihu ya.+Yirinụ uwe mara mma nke dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala.+
9 Yirinụ uwe mara mma nke dị nsọ kpọọrọ Jehova isiala;+Tụọnụ egwu ya nke ukwuu*, unu ndị niile bi n’ụwa.+