Ọpụpụ 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova wee gafee n’ihu ya, kpọsaa, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nke na-eme ebere,+ na-emekwa amara,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma*+ ya na eziokwu ya dị ukwuu,+ Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ obiọma*+ Jehova mere na anyị anwụchabeghị,+ n’ihi na ebere ya agaghị agwụ agwụ.+
6 Jehova wee gafee n’ihu ya, kpọsaa, sị: “Jehova, Jehova, Chineke nke na-eme ebere,+ na-emekwa amara,+ onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma*+ ya na eziokwu ya dị ukwuu,+