2 Ihe E Mere 20:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị Amọn na ndị Moab malitere igbu ndị si n’ala Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Ha bibiri ha, laakwa ha n’iyi. Mgbe ha lachara ndị si Sia n’iyi, ha gburịtawara ibe ha.+
23 Ndị Amọn na ndị Moab malitere igbu ndị si n’ala Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Ha bibiri ha, laakwa ha n’iyi. Mgbe ha lachara ndị si Sia n’iyi, ha gburịtawara ibe ha.+