-
2 Ihe E Mere 20:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Jehoshafat na ndị agha ya gaziri ka ha kwakọrọ ngwongwo ha. Ha hụkwara na ha nwere ọtụtụ ngwongwo, ákwà, na arịa ndị bara ezigbo uru. Ha wee na-eyipụ ha ihe ndị ha yi, na-akwakọrọkwa ihe ha ruo mgbe ọ karịrị ihe ha ga-ebuli.+ Ha nọ na-akwakọrọ ngwongwo ndị ahụ ruo ụbọchị atọ, n’ihi na ha karịrị akarị.
-