2 Ihe E Mere 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka oge na-aga, Ịlaịja onye amụma detaara ya akwụkwọ ozi.+ Ihe o dere n’akwụkwọ ozi ahụ bụ: “Jehova bụ́ Chineke Devid nna nna gị sịrị, ‘Ị naghị akpa àgwà ka Jehoshafat nna gị+ ma ọ bụ ka Esa+ eze Juda.
12 Ka oge na-aga, Ịlaịja onye amụma detaara ya akwụkwọ ozi.+ Ihe o dere n’akwụkwọ ozi ahụ bụ: “Jehova bụ́ Chineke Devid nna nna gị sịrị, ‘Ị naghị akpa àgwà ka Jehoshafat nna gị+ ma ọ bụ ka Esa+ eze Juda.