2 Ihe E Mere 21:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha wee bịa lụso ndị Juda agha, kwakọrọ akụ̀ niile dị n’ụlọ* eze,+ dọrọkwa ụmụ ya ndị nwoke na ndị nwunye ya n’agha. Naanị nwa nwoke ha hapụụrụ eze bụ Jehoahaz,*+ bụ́ ọdụdụ nwa ya.
17 Ha wee bịa lụso ndị Juda agha, kwakọrọ akụ̀ niile dị n’ụlọ* eze,+ dọrọkwa ụmụ ya ndị nwoke na ndị nwunye ya n’agha. Naanị nwa nwoke ha hapụụrụ eze bụ Jehoahaz,*+ bụ́ ọdụdụ nwa ya.