2 Ihe E Mere 24:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi ya, ọ kpọkọtara ndị nchụàjà na ndị Livaị, sị ha: “Gaanụ n’obodo ndị dị na Juda nata ndị Izrel niile ego a ga-eji na-arụzi ụlọ Chineke unu+ n’afọ ọ bụla. Gaanụ ngwa ngwa.” Ma ndị Livaị agaghị ngwa ngwa.+
5 N’ihi ya, ọ kpọkọtara ndị nchụàjà na ndị Livaị, sị ha: “Gaanụ n’obodo ndị dị na Juda nata ndị Izrel niile ego a ga-eji na-arụzi ụlọ Chineke unu+ n’afọ ọ bụla. Gaanụ ngwa ngwa.” Ma ndị Livaị agaghị ngwa ngwa.+