-
2 Ihe E Mere 24:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ozugbo ha rụchara, ha wetaara eze na Jehoyada ego fọrọnụ, ha ejiri ya rụọ arịa ndị ga-adị n’ụlọ Jehova. Ha rụrụ arịa ndị a ga-eji na-eje ozi nakwa ndị a ga-eji na-achụ àjà. Ha rụkwara iko dị iche iche, jirikwa ọlaedo na ọlaọcha rụọ arịa dị iche iche.+ N’oge niile Jehoyada dị ndụ, ha na-anọ n’ụlọ Jehova mgbe niile achụ àjà a na-esu ọkụ.+
-