-
2 Ihe E Mere 24:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 Ozugbo ha rụchara, ha wetaara eze na Jehoyada ego fọdụrụ, ha wee rụọ arịa dị iche iche maka ụlọ Jehova, arịa dị iche iche maka ije ozi+ nakwa maka ịchụ àjà, rụọkwa iko+ dị iche iche, jirikwa ọlaedo+ na ọlaọcha rụọ arịa dị iche iche; ha wee na-achụ àjà nsure ọkụ+ n’ụlọ Jehova mgbe niile n’ụbọchị niile Jehoyada dị ndụ.
-