2 Ihe E Mere 28:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Izrel dọkwaara narị puku ndị Juda abụọ (200,000) bụ́ ụmụnne ha n’agha, ma ụmụ nwaanyị, ma ụmụ ha ndị nwoke, ma ụmụ ha ndị nwaanyị. Ha bukọkwaara ọtụtụ ngwongwo ha laa Sameria.+
8 Ndị Izrel dọkwaara narị puku ndị Juda abụọ (200,000) bụ́ ụmụnne ha n’agha, ma ụmụ nwaanyị, ma ụmụ ha ndị nwoke, ma ụmụ ha ndị nwaanyị. Ha bukọkwaara ọtụtụ ngwongwo ha laa Sameria.+