2 Ihe E Mere 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Izrel dọkwaara narị puku abụọ n’ime ụmụnne ha n’agha, ndị inyom, ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom; ha bukọọrọ ihe nkwata dị nnọọ ukwuu n’aka ha. E mesịa, ha butere ihe nkwata ndị ahụ na Sameria.+
8 Ụmụ Izrel dọkwaara narị puku abụọ n’ime ụmụnne ha n’agha, ndị inyom, ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom; ha bukọọrọ ihe nkwata dị nnọọ ukwuu n’aka ha. E mesịa, ha butere ihe nkwata ndị ahụ na Sameria.+