24 O wee zụrụ ugwu Sameria n’aka Shima ma kwụọ ya talent ọlaọcha abụọ, wee malite iwu obodo n’ugwu ahụ ma gụọ obodo ahụ o wuru Sameria,+ site n’aha Shima bụ́ onye nwe ugwu ahụ.
51 Ma Ehazaya+ nwa Ehab, ọ bụ n’afọ nke iri na asaa nke ọchịchị Jehọshafat bụ́ eze Juda ka ọ ghọrọ eze Izrel n’ime Sameria, o wee na-achị Izrel ruo afọ abụọ.