2 Ndị Eze 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ehazaya wee si n’ihe e ji kpachie oghere dị n’ọnụ ụlọ nke dị n’elu ụlọ+ ya na Sameria daa+ ma rịawa ọrịa. O wee zipụ ndị ozi, sị ha: “Gaanụ jụọ Belzibọb,+ bụ́ chi Ekrọn,+ ase+ ma m̀ ga-agbakekwa n’ọrịa a.”+
2 Ehazaya wee si n’ihe e ji kpachie oghere dị n’ọnụ ụlọ nke dị n’elu ụlọ+ ya na Sameria daa+ ma rịawa ọrịa. O wee zipụ ndị ozi, sị ha: “Gaanụ jụọ Belzibọb,+ bụ́ chi Ekrọn,+ ase+ ma m̀ ga-agbakekwa n’ọrịa a.”+