2 Ihe E Mere 28:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ugbu a, unu na-achọ iji ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị Juda na ndị Jeruselem mere ndị ohu.+ Ọ̀ bụ na ununwa anaghị emehie Jehova bụ́ Chineke unu?
10 Ugbu a, unu na-achọ iji ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị Juda na ndị Jeruselem mere ndị ohu.+ Ọ̀ bụ na ununwa anaghị emehie Jehova bụ́ Chineke unu?