2 Ihe E Mere 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a, unu na-achọ iji ụmụ Juda na Jeruselem mere ndị ikom na-eje ozi+ na ndị inyom na-eje ozi. Ka o sina dị, ọ̀ bụ na e nweghị mmehie ndị unu onwe unu mere megide Jehova bụ́ Chineke unu?
10 Ugbu a, unu na-achọ iji ụmụ Juda na Jeruselem mere ndị ikom na-eje ozi+ na ndị inyom na-eje ozi. Ka o sina dị, ọ̀ bụ na e nweghị mmehie ndị unu onwe unu mere megide Jehova bụ́ Chineke unu?