-
2 Ihe E Mere 28:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ha gara sị ha: “Unu akpọbatakwala ndị a unu dọtara n’agha ebe a, n’ihi na ọ ga-eme ka Jehova maa anyị ikpe. Ihe a unu na-achọ ime ga-emekwa ka mmehie anyị hikwuo nne, n’ihi na nke anyị merela eme karịrị akarị. Chineke na-ewekwara Izrel ezigbo iwe.”
-