2 Ihe E Mere 28:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 O nwere oge Ehaz kwakọọrọ ihe niile dị n’ụlọ Jehova na n’ụlọ* eze+ nakwa n’ụlọ ndị isi, jiri ha nye eze Asiria onyinye. Ma ihe a o mere enyereghị ya aka.
21 O nwere oge Ehaz kwakọọrọ ihe niile dị n’ụlọ Jehova na n’ụlọ* eze+ nakwa n’ụlọ ndị isi, jiri ha nye eze Asiria onyinye. Ma ihe a o mere enyereghị ya aka.