6 Eze wee gwa ndị na-ejere ya ozi, ha ewere akwụkwọ ozi ya na ndị o mere ndị isi dere gazuo Izrel na Juda niile. Ihe e dere na ya bụ: “Ndị Izrel, lọghachikwutenụ Jehova bụ́ Chineke Ebreham, Aịzik, na Izrel, ka o wee nọnyere ndị fọdụrụ ná ndị ndị eze Asiria na-akparaghị aka.+