2 Ihe E Mere 30:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Hezekaya eze Juda nyere ndị ahụ zukọtara otu puku (1,000) ehi na puku atụrụ asaa (7,000). Ndị isi nyekwara ha otu puku (1,000) ehi na puku atụrụ iri (10,000).+ Ọtụtụ ndị nchụàjà nọkwa na-edo onwe ha nsọ.+
24 Hezekaya eze Juda nyere ndị ahụ zukọtara otu puku (1,000) ehi na puku atụrụ asaa (7,000). Ndị isi nyekwara ha otu puku (1,000) ehi na puku atụrụ iri (10,000).+ Ọtụtụ ndị nchụàjà nọkwa na-edo onwe ha nsọ.+