2 Ihe E Mere 30:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 A ṅụrịrị nnukwu ọṅụ na Jeruselem. Malite mgbe Solomọn nwa Devid eze Izrel nọ ndụ ruo oge ahụ, e nwetụbeghị ememme dị ka nke a na Jeruselem.+
26 A ṅụrịrị nnukwu ọṅụ na Jeruselem. Malite mgbe Solomọn nwa Devid eze Izrel nọ ndụ ruo oge ahụ, e nwetụbeghị ememme dị ka nke a na Jeruselem.+