2 Ihe E Mere 31:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 E debara aha ndị nchụàjà n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ ha dị iche iche n’ọnụmara n’ọnụmara.+ Otú ahụkwa ka e si deba aha ndị Livaị n’akwụkwọ, malite ná ndị dị afọ iri abụọ gbagowe.+ E dekwara aha ha otú e si kenye ha ọrụ n’ìgwè n’ìgwè.+
17 E debara aha ndị nchụàjà n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ ha dị iche iche n’ọnụmara n’ọnụmara.+ Otú ahụkwa ka e si deba aha ndị Livaị n’akwụkwọ, malite ná ndị dị afọ iri abụọ gbagowe.+ E dekwara aha ha otú e si kenye ha ọrụ n’ìgwè n’ìgwè.+