-
Ọnụ Ọgụgụ 8:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 “Ọ bụ ndị Livaị ka ihe a gbasara: Nwoke ga-esonye n’ìgwè ndị na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute malite mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise gbagowe.
-
-
1 Ihe E Mere 23:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Livaị ndị e debara aha ha n’akwụkwọ n’ọnụmara n’ọnụmara, ha na ndị isi ha. A gụrụ ndị Livaị ọnụ, malite ná ndị dị afọ iri abụọ gbagowe, deekwa aha ha ka ọ bụrụ ha ga na-eje ozi a na-eje n’ụlọ Jehova.
-