-
2 Ihe E Mere 31:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 E debakwara aha ndị si n’ezinụlọ Erọn n’akwụkwọ. Ha bụ ndị nchụàjà, ndị bi n’ala ebe anụmanụ na-ata ahịhịa gburugburu obodo ha.+ N’obodo ndị ahụ niile, a họpụtara ụfọdụ ụmụ nwoke ka ha na-ekesara ndị nchụàjà nri, na-ekesakwara ndị Livaị niile e debara aha ha n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ ha dị iche iche.
-