2 Ihe E Mere 33:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ rụzikwara ebe ịchụàjà Jehova,+ malite ịnọ na ya na-achụ àjà udo+ na àjà ekele.+ Ọ gwakwara ndị Juda ka ha na-efe Jehova bụ́ Chineke Izrel.
16 Ọ rụzikwara ebe ịchụàjà Jehova,+ malite ịnọ na ya na-achụ àjà udo+ na àjà ekele.+ Ọ gwakwara ndị Juda ka ha na-efe Jehova bụ́ Chineke Izrel.