4 Ọ hụkwara na a kwaturu ebe ịchụàjà Bel, kụriekwa ihe ndị e ji adọsa insens ndị dị n’elu ha. Ọ kụrisịkwara ogwe osisi arụsị dị iche iche, arụsị ndị a pịrị apị, na arụsị ndị a kpụrụ akpụ, gweriekwa ha, ha aghọọ uzuzu. O fesakwara uzuzu ha n’ili ndị na-achụburu arụsị ndị ahụ àjà.+