2 Ihe E Mere 34:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị ya, mgbe o mechara ka obodo ahụ na ụlọ nsọ* dị ọcha, o ziri Shefan+ nwa Azalaya, Measaya onyeisi obodo, na Joa nwa Joahaz, onye na-edekọ ihe, ka ha gaa rụzie ụlọ Jehova bụ́ Chineke ya.+
8 N’afọ nke iri na asatọ n’ọchịchị ya, mgbe o mechara ka obodo ahụ na ụlọ nsọ* dị ọcha, o ziri Shefan+ nwa Azalaya, Measaya onyeisi obodo, na Joa nwa Joahaz, onye na-edekọ ihe, ka ha gaa rụzie ụlọ Jehova bụ́ Chineke ya.+