2 Ihe E Mere 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’afọ nke iri na asatọ+ nke ọchịchị ya, mgbe o mesịrị ka ala ahụ na ụlọ ahụ dị ọcha, o ziri Shefan+ nwa Azalaya na Measaya onyeisi obodo na Joa nwa Joahaz onye na-edekọ ihe ka ha gaa rụzie+ ụlọ Jehova bụ́ Chineke ya.
8 N’afọ nke iri na asatọ+ nke ọchịchị ya, mgbe o mesịrị ka ala ahụ na ụlọ ahụ dị ọcha, o ziri Shefan+ nwa Azalaya na Measaya onyeisi obodo na Joa nwa Joahaz onye na-edekọ ihe ka ha gaa rụzie+ ụlọ Jehova bụ́ Chineke ya.