2 Ihe E Mere 34:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka e lie gị otú e liri nna nna gị hà. A ga-eli gị n’ili gị n’udo. Anya gị agaghịkwa ahụ ahụhụ niile m ga-ata obodo a na ndị bi na ya.’”’”+ Ndị ozi ahụ wee gaa gwa eze ihe ha jetara.
28 “Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka e lie gị otú e liri nna nna gị hà. A ga-eli gị n’ili gị n’udo. Anya gị agaghịkwa ahụ ahụhụ niile m ga-ata obodo a na ndị bi na ya.’”’”+ Ndị ozi ahụ wee gaa gwa eze ihe ha jetara.