2 Ihe E Mere 34:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Lee, m ga-eme ka e lie gị dị ka e liri nna nna gị hà, a ga-elikwa gị n’ili gị n’oge udo,+ anya gị agaghịkwa ahụ ọdachi+ dum m ga-eme ka ọ dakwasị obodo a na ndị bi n’ime ya.’”’”+ Ha wee gwa eze ihe ha jetara.
28 Lee, m ga-eme ka e lie gị dị ka e liri nna nna gị hà, a ga-elikwa gị n’ili gị n’oge udo,+ anya gị agaghịkwa ahụ ọdachi+ dum m ga-eme ka ọ dakwasị obodo a na ndị bi n’ime ya.’”’”+ Ha wee gwa eze ihe ha jetara.