Ezra 2:61 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 61 Ndị a bụ ụmụ ndị nchụàjà: ụmụ Habaya, ụmụ Hakọz,+ ụmụ Bazilaị, onye lụrụ otu n’ime ụmụ ndị nwaanyị Bazilaị+ onye Gilied ma zawa aha ya.*
61 Ndị a bụ ụmụ ndị nchụàjà: ụmụ Habaya, ụmụ Hakọz,+ ụmụ Bazilaị, onye lụrụ otu n’ime ụmụ ndị nwaanyị Bazilaị+ onye Gilied ma zawa aha ya.*