Ezra 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M wee nye ha iwu ka ha gakwuru Ido bụ́ onyeisi n’ebe a na-akpọ Kasifaya. M gwara ha ka ha gwa Ido na ụmụnne ya nọ na Kasifaya, bụ́ ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,* ka ha kpọtara anyị ndị ga na-eje ozi n’ụlọ Chineke anyị.
17 M wee nye ha iwu ka ha gakwuru Ido bụ́ onyeisi n’ebe a na-akpọ Kasifaya. M gwara ha ka ha gwa Ido na ụmụnne ya nọ na Kasifaya, bụ́ ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ,* ka ha kpọtara anyị ndị ga na-eje ozi n’ụlọ Chineke anyị.