Ezra 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M wee nye ha iwu banyere Ido bụ́ onyeisi n’ebe a na-akpọ Kasifaya, m wee gwa ha ihe ha+ ga-agwa Ido na ụmụnne ya, bụ́ ndị Netinim,+ n’ebe a na-akpọ Kasifaya, ka ha kpọtara anyị ndị ga na-eje ozi+ n’ụlọ Chineke anyị.
17 M wee nye ha iwu banyere Ido bụ́ onyeisi n’ebe a na-akpọ Kasifaya, m wee gwa ha ihe ha+ ga-agwa Ido na ụmụnne ya, bụ́ ndị Netinim,+ n’ebe a na-akpọ Kasifaya, ka ha kpọtara anyị ndị ga na-eje ozi+ n’ụlọ Chineke anyị.