Ọnụ Ọgụgụ 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ ga na-ejere ụmụnne ya ozi n’ụlọikwuu nzute site n’ịrụ ọrụ dịịrị ha, ma ọ gaghị eje ozi ọ bụla. Otú a ka ị ga-eme ndị Livaị n’ọrụ dịịrị ha.”+ Ọnụ Ọgụgụ 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Lee! Mụ onwe m esiwo n’etiti ụmụ Izrel+ kpọrọ ụmụnne unu, bụ́ ndị Livaị, ka ha bụụrụ unu onyinye,+ dị ka ndị e nyere Jehova ka ha na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+ 1 Ihe E Mere 23:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha na-ahụkwa maka iche ụlọikwuu nzute nche+ na iche ebe nsọ ahụ nche+ na iche ụmụ Erọn bụ́ ụmụnne ha nche, maka ozi a na-eje n’ụlọ Jehova.+
26 Ọ ga na-ejere ụmụnne ya ozi n’ụlọikwuu nzute site n’ịrụ ọrụ dịịrị ha, ma ọ gaghị eje ozi ọ bụla. Otú a ka ị ga-eme ndị Livaị n’ọrụ dịịrị ha.”+
6 Lee! Mụ onwe m esiwo n’etiti ụmụ Izrel+ kpọrọ ụmụnne unu, bụ́ ndị Livaị, ka ha bụụrụ unu onyinye,+ dị ka ndị e nyere Jehova ka ha na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+
32 Ha na-ahụkwa maka iche ụlọikwuu nzute nche+ na iche ebe nsọ ahụ nche+ na iche ụmụ Erọn bụ́ ụmụnne ha nche, maka ozi a na-eje n’ụlọ Jehova.+