-
Ezra 8:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 M wee kwuo ka onye ọ bụla buo ọnụ n’ebe ahụ n’osimiri Aheva, ka anyị wee wetuo onwe anyị ala n’ihu Chineke anyị, iji rịọ ya ka o duo anyị na njem anyị ma chebe anyị na ụmụaka anyị na ngwongwo anyị niile.
-